Read, Peruse, Digest - not necessarily in that order - With Diligence and Equanimity

World News In Igbo


An Igbo Perspective


Donald Trump: Lee iwu ọhụrụ ndị o binyere aka
E duru Onyeisiala Donald Trump n'iyi ọrụ dịka Onyeisiala mba Amerịka ụbọchị Mọnde. 20 Jenụwarị, 2025 mana lee he ndị mere n'ụbọchị ahụ.


Onyeisiala Donald Trump agbagharala ihe ruru mmadụ 1,600 wakporo 'Capitol Building' mba Amerịka
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Jenụwarị 2025.


Gịnị mere e ji machie okeite n'Anambra Steeti?
Gọvanọ Chukwuma Soludo ehiwela otu nchekwa ọhụru 'Agụnaechemba', machie ịgwọ 'okeite' iji buo agha megide ndị ekperima na steetị Anambra.


A kwụsịla Fada ọrụ maka agbamakwụkwọ nzuzo n'ụlọụka Pastor Jerry Eze
E kpughere nke a n'ozi ụlọụka Dayosis ụka Katọlik na Warri, Delta steeti jiri kwụsị ya ọrụ bụ nke ha bipụtara n'ụbọchị Tọzde 16 Jenụwarị 2025.


Ị maara ihe dị iche n'etiti mmanya nkwụ na mmanya ngwọ?
Mmemme ọbụla a na-eme n'ala Igbo anaghị ezu oke ma ọ bụrụ na mmanya na-aba n'anya adịghị, ọ kachasị mmanya nkwụ na mmanya ngwọ.


A malitere m iti egwu na nwata - Rosemary Chukwu
Rosemary Chukwu Onumaegbu ọgụụ egwu ụka a ma ama gwara BBC Igbo na ya kwenyeburu n'ihe niile ndị Ụkọchukwu mgbe mbụ kụziiri ya na mmadụ ịchọ mma bụ mmehie.


Ebidoro m iti ịgba n'oge m dị obere n'ọgbakọ ụmụaka 'block rosary' - Nazzy Drums
Nwada na-eti ịgba aha ya bụ Chinaza Elizabeth Amaobi e ji 'Nazzy Drums' maara akọwaala mmasị o nwere n'iti ịgba na etu o siri malite.


Nne na nna m chere na m na-eme ihe abaghị uru oge m malitere ime ihe ngosi - Marahchi
Marahchi kwuru na ya malitere ime ihe ngosi oge Gọọmenti Naịjirịa gbachiri obodo niile n'ihi ntiwapụ ọrịa covid-19.


Etu agha ọnwa iri na ise siri gbanwee ndụ ndị bi na Gaza n'ike
Ndị Gaza nwere olileanya na nkwụsị ikwa mgbọ nke ugbua ga-eweta udo, mana otu mbaụwa bụ United Nations na-adọ aka na ntị na o nwereike iwe ọtụtụ afọ tupu mpaghara ahụ enweta onwe ha nke ọma.


Etu e si chọta ụmụaka atọ ahụ a tọọrọ n'Abakpa Enugwu Steeti kamgbe ọnwa Nọvemba 2024
Nne na nna ụmụaka atọ a tọọrọ n'Enugwu steeti ekwuputala ka obi dị ha ma kpọọ oku ka gọọmenti na ndị ọrụ nchekwa nyeere ha aka.


Ọ bụ ụlọ m rụrụ ọhụrụ ka ogbunigwe a gbariri - Onye nwe ụlọ ogbunigwe gbariri n'Imo Steeti
Ndị nwe ụlọ ahụ lara n'iyi oge ogbunigwe dara n'Imo steeti bụ Maazị Ike Austine na nwunye ya bụ Amarachi Ike ekwuola ezi mwute ha n'ajọ ọdachi ahụ dakwasịrị ha.


Agha Izrel na Gaza: Ajụjụ a na-achọ ọsịsa ya gbasara nkwekọrịta ịkwụsị ịkwa mgbọ
Mba Izrel na Hamas enweela nkwekọrịta n'usoro ịkwụsị ịkwa mgbọ


E nwere onye Ebuka Obi tụrụ mkpọrọ?
Onye ozi ọma a ma ama bụ Chukwuebuka Anozie Obi ekwuola banyere otu nwoke e kwuru na ọ tụrụ mkpọrọ maka ikwuto ya


"Timileyin Ajayi gburu Salome nwa anyị abụghị ọyị ya nwoke, anyị amaghị onye ọ bụ"
Timileyin Ajayi bụbu onye otiegwu ụka Kraịst a na-ebo ebubo na o gburu Salome Adaidu bụ ọyị ya nwaanyị ma bepu isi ya.


Etu ụkọ ego na ọnọdụ siri ike si emetụta ndị na-akpa anụmanụ
Ndị nwere ụmụ anụmanụ akọwaala etu ọnọdụ obibi ndụ ọjọọ na-akawanye njọ na Naịjirịa si emetụta ha n’oge a.


Tinubu ekeleela Azuta-Mbata tuuru ugo dịka Onyeisi Ọhanaeze Ndigbo
Nke a dị n'ozi e bipụtara n'akara ọbaozi obi ọchịchị Naịjirịa n'ụbọchị Fraịde 10 Jenụwarị 2025.














We Provide Courses In Igbo Language

Seven sessions in the main, for beginners and those who want to polish and improve on both their spoken and written ability in the language of their forebearers. Igbo is a name, a race, custom, place and system of expressions that go far back to 874th year of man on earth. The sessions shall emphasize on the special dispensations of Igbo and will empower the young ones of Igbo extraction residing in London to be prouder than novice; those, who have never had the opportunity to indulge in this poetic and expressive language. These workshops will have language, numerical, historical and cultural perspectives in abundance. .


If this is of interest to you, contact info is given below:

Phone Us: 077-2140-2376











The Executives

These are the current members of the executive team. The number will obviously increase as we promote our activities further.
If you are interested to become a member of the core team , please gives us a call. Our objective is to garner as much support as we can from all you Igbos (sic) out there in the diaspora and publish them here for public consumption. We very much welcome your contribution to this endeavour. Please feel free to comment on any of the subject matters mentioned on this site - correction, query, comment, addendum or an article of your own. We promise to amend or publish as soon as we can.

Fabian Ukaegbu LLB(Hons) MA

Chairman

fabian@igboinstitute.uk

He is a founding guru and a man of substance in Igbo affairs. He believes in justice as the only way forward. He is a researcher with vision for the new era. He has reached rare depths and heights and has published highly challenging and provocative books (history, religion and current affairs: nedbooks.uk). He is an Igbo man born and showered with Igbo customs. He believes that Igbo holds the key to the new and better world order.

He believes in critical and constructive instead of rhetorical learning. He likes calm, constructive and informative debates. He is a believer in humanity and customs. His concept of unison is an impartial commitment to all that is good for one and all, which was the pedigree of Igbo before AD 1441. He is also a friend of the earth, the dominion of man, where human is the ultimate sufferer or beneficiary of all causes. He has divine enlightenment and believes that all is not lost for mankind. His thought for the Institute is a forum for learning where people should drop pride, temper and assumption and wear scholarly aprons to entertain themselves and others. If life is too short, let us make it rosier while it lasts.

Benjamin Agwunobi MA, Cert PFS

Secretary

ben@igboinstitute.uk

He works in the field of finance,as an Independent Financial Adviser, for over 20years. He has a passion for preservation and promotion of cultures. With specific reference to Igbo affairs, he has been actively involved in organising and promoting Igbo Cultural Activities in the United Kingdom, Particularly since the late 1980s. He has played and continues to play key positive roles within notable and bona fide organisation related to the "Igbo Agenda" His most passionate objective is ensuring the survival of the beautiful Igbo Language, and if possible, inculcate it within the British curriculum, leading to GCSE and A Level, at least for the benefit of future generation.

Stephen Chukwunebunieze Ikepa

Treasurer

steve@igboinstitute.uk

Is a civil engineer by profession. A man of many parts, a co-founding member of the institute, who believes that the best way for a better future for Afrika, is to adequately educate and equip the Afrikan leaders of tomorrow. He believes on creation of awareness based on balanced knowledge. He is a researcher, artistic and poetic minded fellow with determination to make tangible contribution.

He has written books such as "The marriage of Adorah" (A play) first performed at Albany theatre in Deptford 1998. and "Zimuzo". He has also written many poems and has exhibited his work at many art centres around London. He is an also a cultural oriented individual with a deep interest in the past. His motive force lies on his love for humanity. He is an Igbo man with a deep sense of history.

MAXWELL CHIKA OGUDORO LLB (Hons)

Publicity

max@igboinstitute.uk

He has a core African background, stands for integrity and prestige as an Igbo man from a traditional home. Believes in upholding the youth and empowering the people. His ability to critically analyse and evaluate situations has helped people around him to reach unprecedented conclusions and make reasonable decisions. He has a wealth of experience in the legal and administrative fields, which will be applied in related events/issues that would be undertaken by the Institute. He hopes to use his outstanding experience in research to unseat ignorance and influence change especially in the mind-frame of many the Igbo Children, etc.



Watch Nigerian showreel with us




Our Partners

Here, we hope to display a list of sponsors who have helped or continue to sustain us as we embark on this endeavour
If you or your organisation would like to participate,please give us a call and your name and link get added here as well.

Got a question or need for an emergency Igbo translator/translation?

We have got trained professionals waiting on these numbers for any of your emergency needs what ever the time or day 078-4543-2401